Happy 3rd Birthday Son ❤️ @dimnobi_adinma
Onyenweanyị, gọzie nwa m nwoke ,ọdị afọ atọ tata,ka o wee too n’ike gi , amamihe, ihu ọma, na nzube gi…Ka ọ dị ka echi ,na echi anaghị agwụ agwụ ,bulie ya elu karịa ọgbọ ndị gara aga. Kpuchie ya, duzie ya, meekwa ka ọ Mekalia nna ya. Isè .